Gaa na ọdịnaya

Usoro ntuziaka maka Ntụgharị n'Igbo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Usoro iwu a bụ ụdịrị nka ntụgharị nke Wikipidia na Bekee nke ndị ọrụ obụla na Wikipidia ga-agbso .

Akwụkwọ usoro ntuziaka a ('MOS' ma ọ bụ MOS) bụ akwụkwọ nusoro tuziaka maka ihe ederede niile dị na Wikipedia dị n'asụsụ Bekee (Nke a metụtara Wikipidai niile na abụghị naani ederede). detail pages, kwadokwara nke a, bụ nke na-elebe anya n'ihe ndị edepụtara na Wikipedia:Manual of Style/Contents. Ọ bụrụ na nghọtaghe adị, , peeji a nwere ihe mbido. [a]

Ndị editọ kwesịrị iji ahịrịokwu di mfe na nghọta ma zuo oke mee ederede ha n'asụsụ ga-ekwe nghọta. Ndị editọ kwesịrị ịhazi ederede ha n'olu na usoro ga-amasi ndị na-agụ ya (Bụ nke akọwara nke ọma n'usoro ntuziaka ebe a).

Ebe eji ihe karịrị otu ụdị usoro edide maọbụ usoro nhazi nke anabatara,n'okpuru MoS, a ga-agbado ụkwụ n'iji otu ofu ụdị usoro wee dee ederede a na agbanweghị should not be changed ya n'enweghị ezi ihe kpatara ya. Edit warring agaghị anabata nka odide masịrị gị . [b]

Ihe ọhụrụ agbakwunyere na peegị a ga-agbado ụkwụ na nsogbu nke ederede otu osi masị onye na-ebuta bụ nke na-apụta ihe ugboro ugboro.

Mgbe ụfọdụ, MoS na-enye ihe karịrị otu ụdị usoro a na-anabata maọbụ na-enye nduzi na-enweghị nduzi pụrụ iche. O bụrụ na anabata ụdị usoro abụọ, nke a anaghị adabachara ndị na-arụ ọrụ ndebanye ihe na Wikipidia belụsọ o nwere dị mkpa butere mgbanwe a. [c]