Utazi Chukwuka
3
Utazi Chukwuka | |
|---|---|
| Senator of the Federal Republic of Nigeria from Enugu North Senatorial District | |
| In office June 2015 – June 2023 | |
| Preceded by | Ayogu Eze |
| Succeeded by | Okechukwu Ezea |
| Personal details | |
| Born | Templeeti:Birth date and age text |
| Nationality | Nigerian |
Utazi Godfrey Chukwuka // i CON (amụrụ na iri na isii Ọktoba 1961 na Nkpologu, Uzo Uwani, Nigeria) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria.[1] Ọ bụ onye omeiwu na-anọchite anya Enugu ugwu senatorial distrikti na Senate nke Naịjirịa.[2][3][4] Ọ bụ onye omeiwu nke asatọ na nke itoolu sinetị nke Nigeria. A họpụtara Chukwuka na nke mbụ ya na itoolu June 2015.
O nwetara asambodo mbụ ya n'ụlọ akwụkwọ praịmarị Opanda-Nimbo na 1976; na asambodo ụlọ akwụkwọ West African (WASC) na ụlọ akwụkwọ sekọndrị st.vicent, Agbogugu na 1982.
Maka agụmakwụkwọ ya dị elu, ọ gara kọleji agụmakwụkwọ na Awka, Anambra Steeti mana ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Naịjirịa, Nsukka ebe ọ nwetara nzere bachelọ na agụmakwụkwọ gọọmentị na ndọrọ ndọrọ ọchịchị na 1989. N'ịchọ mmepe ọrụ niile ma mara ọrụ na-abịa n'ihu, ọ debanyere aha nangalaba iwu nke Mahadum Naịjirịa ma, n'agbanyeghị ọtụtụ ihe ịma aka, nweta nzere bachelọ na iwu. Ọ gara Ụlọ Akwụkwọ Iwu Naijiria ma kpọọ ya ka ọ bụrụ onye ọka iwu Naijeria n'afọ 2004.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Chukwuka kwadoro mmegharị ahụ maka mgbochi ọrịa iji kpochapụ nje polio ọ bụghị naanị na Naịjirịa kamakwa n'Africa.[5]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Enugu group moves to reconcile Eze, Ugwuanyi", The Punch, 7 April 2019. Retrieved on 2019-04-14. (in en-US)
- ↑ "Tribunal Orders Substituted Services On Ekweremadu, Eight Others", Independent, 2019-04-02. Retrieved on 2019-04-14. (in en-GB)
- ↑ Tony. "FG has proposed N40m for Onuiyi-Nsukka erosion control – Sen Utazi", Vanguard, 2018-12-27. Retrieved on 2019-04-14. (in en-US)
- ↑ "'How vested interest almost frustrated NFIU Bill' - The Nation Newspaper", The Nation. Retrieved on 2022-03-18.
- ↑ "Polio: Senate wants immunization of children sustained", Vanguard, July 2020.