Uti Nwachukwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uti Nwachukwu
Mmádu
Ụlọ ọrụ mmepụta iheụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa, ụlọ ọrụ ntụrụndụ Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụUti Nwachukwu Dezie
aha ezinụlọ yaNwachukwu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Ọgọọst 1982 Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria, Benson Idahosa University Dezie
ogo mmụtabachelor's degree Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2011 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ihe nriteNollywood Movies Awards, Africa Movie Academy Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Uti Nwachukwu onye amụrụ n'abalị̀ atọ nke ọnwa asatọ n'afọ 1982, bụ onye meriri na Big Brother Africa agba nke ise

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Uti bụ onye nnọchi anya si Naịjirịa gbárá afọ iri abụọ na ise na Big Brother Africa agba nke ato.Ọ bụ ya bụ onye nke atọ achụpụru n'ụlọ nke Big Brother Africa àgbà nke atọ na abalị ise nke ọnwa Oktoba 2008 (ụbọchị nke iri anọ na abụọ). N'oge ọ́ kà nọ̀, amaara Uti dịka onye na-amasa ndị otu ya na ha n'emekọ ihe ọnụ (ọkachasị Mimi na Thami). N’oge a na-achụpụ otu onye nnọchianya ndị Namibia bụ Lucille, Uti kparaliri n'iwe na ọ̀nụ́nụ́ ọ́ nụ̀rụ̀ na a chụpụla ya.

N'afọ 2010 Uti sonyekwara ọzọ na asọmpi nke Big Brother Africa nke ise: Arinze nke ọ nọrọ ruo ụbọchị iri itoolu na otu wee mechaa merie Munya nke votu ikpe azu nke asatọ ruo asaa. Abalị otu narị na ụbọchị iri atọ na atọ agụkọtara ọnụ ka ọ nọrọ n'ụlọ Big Brother. Ọ́ bụ onye Ndokwa si na Obodo Aboh n'okpuru ọchịchị gọọmenti obodo Ndokwa-East nke Delta State Naịjirịa.

Ọrụ Omee[dezie | dezie ebe o si]

Uti malitere oru ime ihe ngosi ya na 2011. E gosipụtala ya n'ọtụtụ ihe omume fim kemgbe ahụ.

Ihe Nrite[dezie | dezie ebe o si]

  • 2012 GIAMA " Omee ọhụrụ kachasị mma" emere na US.
  • 2012 Mode Men Awards "ónyé eji ezi àgwà mara na TV nke afọ" [1]

Nrụtụaka[dezie | dezie ebe o si]

Ebe ntinye anya ọzọ[dezie | dezie ebe o si]

  • List of Igbo people
  • List of Nigerian Media Personalities

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]