Gaa na ọdịnaya

Uyo Township Stadium

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Uyo Township Stadium
ama-egwuregwu
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
Mba/obodoNaijiria Dezie
Nhazi ọnọdụ5°1′7″N 7°55′31″E Dezie
Onye biAkwa United F.C., Ibom Angels F.C. Dezie
Map

Uzo Township Stadium bụ ámá egwuregwu a na-eji eme ọtụtụ ihe dị na Uyo, isi obodo Akwa Ibom State, Nigeria. A na-ejikarị ya eme ihe maka egwuregwu bọọlụ ma bụrụkwa ámá egwuregwu nke Akwa United F.C. nke Naịjirịa Premier League. Ọ bụkwa ebe a na-ahụ maka ihe omume mmekọrịta mmadụ na ibe ya, ọdịbendị, ndọrọ ndọrọ ọchịchị, na okpukpe.[1][2] Akwa Ibom Christmas Carol a ma ama kwa afọ, nke Gọọmentị Akwa Ibom Steeti haziri, na-eme mgbe niile n'ámá egwuregwu ahụ.[3][4] Ogige egwuregwu ahụ dị nso n'otu nnukwu ahịa dị na obodo Uyo, nke a na-akpọ Ahịa Akpan Andem. Ama egwuregwu ahụ nwere ike ịnabata mmadụ 5,000.

A na-akwado ọtụtụ egwuregwu league na nzukọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Uyo ebe a.[5][6]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]
  1. editor. "Policemen Beat NLC Official in Akwa Ibom", This Day, 2019-05-02. Retrieved on 2019-05-11. (in en-US)
  2. "Why Buhari Can't Use Stadium For Campaign, By Akwa Ibom Govt", Sahara Reporters, 2018-12-24. Retrieved on 2019-05-11.
  3. admin. "Gospel Singers Storm Uyo Friday for A'Ibom Christmas Carol Festival", This Day, 2017-12-21. Retrieved on 2019-05-11. (in en-US)
  4. Magazine (2018-11-26). #AKCarolsFest2018: AKWA IBOM CHRISTMAS CAROLS FESTIVAL RETURNS (en-US). Wetinhappen.com.ng. Archived from the original on 2021-06-08. Retrieved on 2019-05-11.
  5. "Aity Dennis lights up Akwa Ibom State carols festival", Vanguard, 2018-12-27. Retrieved on 2019-05-11. (in en-US)
  6. "Akwa Ibom, Bayelsa, Benue, Enugu, Ebonyi, Ondo, Rivers agree to pay minimum wage", The Guardian, 2 May 2019. Retrieved on 2019-05-11.