Uzoma Nkem Abonta
Ọdịdị
Uzoma Nkem Abonta bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ bụ onye otu Ụlọ ndị nnọchiteanya Federal , ebe ọ nọchitere anya Ukwa Ebe Ọwụwa Anyanwụ na Ukwa Ebe ọdịda anyanwụ Federal Constituency nke Abia Steeti site na 2008 ruo 2011. A họpụtara ya n'okpuru ikpo okwu nke Peoples Democratic Party (PDP). Onye nọchiri ya bụ Christian Nkwonta.[1][2][3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Royal, David O. (2021-09-20). "How Nigeria could have averted #EndSars if we had procedural petition system - Hon Nkem-Abonta". Vanguard News (in Bekee ndị United Kingdom). Retrieved 2024-12-29.
- ↑ Ovuakporie, Emman (2020-05-10). "TNG Sunday Interview: There's business surrounding Covid-19 money- Rep Nkem-Abonta". TheNewsGuru (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-12-29.
- ↑ Chibuike, Daniel (2024-02-29). "PDP suspends ex-Abia Reps member, Abonta for alleged anti-party activities". Daily Post Nigeria (in Bekee ndị America). Retrieved 2024-12-29.