Véronique Tognifodé Mewanou
Ọdịdị
Véronique Tognifodé Mewanou
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Benin |
| Aha enyere | Véronique |
| Ebe ọmụmụ | Bucharest |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, gynecologist, minister |
| Ọkwá o ji | Minister of Social Affairs and Microfinance of Benin |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Abomey-Calavi |
Véronique Tognifodé Mewanou bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nkuzi nke mba Benin . Ọ bụ Minista nke Mmekọrịta Ọha na Eze na Obere Ego na mba Benin ugbu a, [1] ebe onyeisiala mba Benin ugbu a, Patrice Talon, họpụtara ya n'ọkwa ahụ na mbido afọ 2021. Oge ọrụ ya malitere na 25 Mee 2021. [2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Social Development at the Heart of the Gdiz - GDIZ Benin". Retrieved 18 December 2023.
- ↑ "Gouvernement de la République du Bénin". Gouvernement de la République du Bénin (in French). Retrieved 2023-12-13.