Gaa na ọdịnaya

Vagabonds!

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Vagabonds!
ọrụ edemede
AhaVagabond Dezie
Ụdịfiction literature Dezie
Odee akwụkwọEloghosa Osunde Dezie
Afọ/ụbọchị mbipụta15 Maachị 2022 Dezie
Ebe MbipụtaNaijiria Dezie
Mba osiNaijiria Dezie
Asụsụ eji dee ọrụEnglish Dezie

Ndị ngagharị n'enweghi ebe! bụ akwụkwọ akụkọ nke onye edemede Naijiria bụ Eloghosa Osunde dere. E bipụtara ya na abalị iri na ise nke ọnwa Machị nke afọ 2022 site n'aka ndị mbipụta Riverhead Books. Akwụkwọ ahụ bụ nchịkọta obere akụkọ nke onye edemede ahụ na-nnyocha isiokwu ndị dị ka nna ochie, nrụrụ aka na ndụ LGBTQ na Naịjirịa. Ọ na-eji ụzọ pụrụ iche site n'inye ndị na-agụ akwụkwọ nduzi mmụọ aha ya bụ Tatafo nke na-egosi akụkọ a nke weere ọnọdụ na Èkó (Lagos).[1][2][3]

Ndị ngagharị n'enweghi ebe obibi! na-akọ akụkọ banyere njem sitere na Lagos, Naijiria, ebe ụwa na-akpụkọta. Akwụkwọ akụkọ a na-agbaso ọtụtụ ndị na-ekwesịghị ekwesị, ndị na-emepụta ihe, ndị na'enweghị mmekọahụ, ndị na na-ahụ n'anya, na ndị na-achọ ihe - ndị na-anwa ịgafe obodo nke ike karịrị mmadụ gbara gburugburu. Ka ha na-enwe nzukọ nzuzo, klọb abalị, na ihe ize ndụ, a na-amanye ndị a na-gagharị n'enweghi ebe obibi ka ha lebara ọdịdị na mgbanwe ha anya, na-egosipụta na ịnogidesi ike n'ụzọ ha, n'agbanyeghị na a na-egbochi ha, bụ nkwupụta onwe onye siri ike.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Rutledge (7 January 2022). 63 Anticipated African Books of 2022. Brittle Paper. Retrieved on 20 May 2022.
  2. Donkor (8 April 2022). Vagabonds! by Eloghosa Osunde review – Lagos magic. The Guardian. Retrieved on 20 May 2022.
  3. Leu (15 March 2022). A Novel-in-Stories of Queerness and Corruption in Lagos. The New York Times. Retrieved on 20 May 2022.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]