Gaa na ọdịnaya

Valentin Avrorin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Valentin Aleksandrovich Avrorin (Disemba 23 1907, Tambov - Febuwari 26 1977, Leningrad) bụ onye nnọchi anya Academy of Sciences nke USSR na ọkachamara n'asụsụ. A mụrụ ya na Tambov, Alaeze Ukwu Russia n'ezinụlọ ndị nkuzi. Ọ bụ onye pụtara ìhè n'ihe gbasara Asụsụ Tungusic, ọ bụkwa otu n'ime ndị na-emepụta asụsụ Nanai. N'afọ 1925, Avrorin gụsịrị akwụkwọ n'otu n'ime ụlọ akwụkwọ Tambov.

Akụkọ ndụ

[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 1930, ọ gụsịrị akwụkwọ na Faculty of History na Ethnology nke Mahadum St. Petersburg Steeti.

N'afọ 1956, ọ gbachitere PhD na Philology.

Ngalaba prọfesọr,General Linguistics, Faculty of Humanities, Novosibirsk Stetii Mahadụm, onye isi oche mbụ nke ngalaba ahụ.

Junn 26, 1964 ahọpụtara onye otu Academy of Sciences nke Soviet Union.

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]

Avrorin Valentin Alexandrovich (Bibliography)