Gaa na ọdịnaya

Valentine Ayika

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Valentine Ayika (amụrụ n'afọ 1965) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nnọchi anya Anaocha/Dunukofia/Njikoka Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya . [1][2] Tupu oge mbụ ya dị ka onye omeiwu gọọmentị etiti, ọ rụrụ ọrụ na Anambra Steeti Ụlọ mgbakọ dị ka Minority Whip.[3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Ndukuba (2019-07-17). Ayika defends 'ambiguous' PDP membership at Anambra elections tribunal (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2024-12-24.
  2. The Eagle Online (2019-07-15). Anaocha/Dunukofia/Njikoka: I’m duly nominated by PDP. The Eagle Online. Retrieved on 2024-12-26.
  3. Nation (2014-11-01). 'My case for House of Representatives seat' (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2024-12-24.