Vandeikya
Ọdịdị
Vandeikya
mba/obodo | Naijiria ![]() |
---|---|
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Benue Steetị ![]() |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 ![]() |
nhazi ọnọdụ | 6°46′56″N 9°4′9″E ![]() |


Vandeikya Local Government Council dị n'etiti latitude 7°5' na 7°15' n'ebe ugwu nke Equator na Longitude 9° na 9°6' n'ebe ọwụwa anyanwụ nke Greenwich. O nwere oke ala nke 183,939 square (0.7 sq miles) yana ọnụ ọgụgụ ndị mmadụ karịrị 80,288.
Vandeikya LGA bụ nke a kpụrụ akpụ na Gboko LGC n'afọ 1976. Ndị obodo ahụ bụ ndị Tiv na-asụ asụsụ Tiv. Ndị Vandeikya bụ otu na-ele ọbịa ma bụrụkwa Ndị Kraịst nwere ndị omenala ole na ole.