Vanya Voynova

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Vanya Voynova
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBulgaria Dezie
Aha enyereVanja Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Disemba 1934 Dezie
Ebe ọmụmụSofia Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya9 Maachị 1993 Dezie
Ebe ọ nwụrụSofia Dezie
Dị/nwunyeTsvyatko Barchovski Dezie
nwaRosen Barchovski Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball, Onye ntaakụkọ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichecenter Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuWBC Slavia Sofia Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie
Ihe nriteWomen's Basketball Hall of Fame Dezie

Vanya Voynova (Bulgarian); December 27, 1934 March 9, 1993) bụ onye Bulgaria na agba bọọlụ basketball. Ọ gbara bọọlụ maka Slavia Sofia site n'afọ 1950 ruo n'afọ 1968, merie Ndị mmeri Europe iko n'afọ 1959 na 1963 na Bulgarian league ugboro iri na abụọ site n'ọnwa 1953 ruo n'ọnwarị 1965. Ya na ndị otu basketball ụmụ nwanyị nke mba Bulgaria, ọ meriri ọlaọcha na 1959 Asọmpi mba ụwa, ọla nchara na 1964 Asọmpi mba ụwa, odo na 1958 Asọmpi Europe , ọlaọcha n'afọ 1960 Asọmpi Europe na 1964 Asọmpi Europe na ọla nchara n'afọ 1954 Asọmpi Europe na 1962 Asọmpi Europe A nabatara ya n'ime Women's Basketball Hall of Fame na 2001 na FIBA nnukwu ọnụ ụlọ ndị ama ama n'afọ 2007.[1]

Ọrụ klọb[dezie | dezie ebe o si]

Ndị otu mba[dezie | dezie ebe o si]

Vanya Voynova gbara bọọlụ maka otu ụmụ nwanyị mba Bulgaria ruo afọ iri na ise. Ọgbọ ya ka bụ ihe na adịgide adịgide n'akụkọ ihe mere eme nke egwuregwu a na mba ahụ. Ọtụtụ ndị ọkachamara kwenyere na nke a bụ ọgbọ kachasị nwee ọganihu na narị afọ nke 20.

Na Voynova n'akụkụ ya, ndị otu mba ahụ meriri otu ọla edo na otu ọlaọcha, na ọla nchara abụọ na Asọmpi Europe netiti 1954 na 1964. Noge ahụ, a na ewere ndị otu Soviet dị ka ndị kachasị mma na kọntinent ahụ, mana ndị Bulgaria meriri ndị iro ha n'afọ 1954. Na 1959 Iko mba uwa, Voynova rụrụ ọrụ dị mkpa n'inweta ọla nchara, na-ejedebe na nkezi nke 13.1 na egwuregwu ọ bụla. Afọ ise ka e mesịrị, ọ nọ n'elu ọzọ, site n'enyemaka ya, Bulgaria meriri ọla nchara.

[2]

  • Ụmụ nwanyị EuroBasket 1954
  • Ụmụ nwanyị EuroBasket 1958
  • Ụmụ nwanyị EuroBasket 1960
  • Ụmụ nwanyị EuroBasket 1964
  • 1959 FIBA Asọmpi mba ụwa maka ụmụ nwanyị
  • 1964 FIBA Asọmpi mba ụwa maka ụmụ nwanyị

1952 Asọmpi Europe maka ụmụ nwanyị[dezie | dezie ebe o si]

Egwuregwu M/A  % PF Pts
Bulgaria - Czechoslovakia 7/12 58.3 3 27
Bulgaria - Romania 1/2 50 2 7
Bulgaria - France 3/4 75 0 13
Bulgaria - Italy 3/3 100 4 11
Bulgaria - Poland 9/10 90 2 35

[3]

1954 Asọmpi Europe maka ụmụ nwanyị[dezie | dezie ebe o si]

Egwuregwu M/A  % PF Pts
Bulgaria - Czechoslovakia 0 0 0 33
Bulgaria - Denmark 0 0 0 22
Bulgaria - France 0 0 0 14
Bulgaria - Yugoslavia 0 0 0 17
Bulgaria - Hungary 0 0 0 18
Bulgaria - Czechoslovakia 0 0 0 22
Bulgaria - Czechoslovakia 0 0 0 4

1956 Asọmpi Europe maka ụmụ nwanyị[dezie | dezie ebe o si]

Egwuregwu M/A  % PF Pts
Bulgaria - Poland 6/9 66.7 4 24
Bulgaria - Finland 0/0 0 0 0
Bulgaria - Yugoslavia 3/4 75 5 9
Bulgaria - Austria 3/3 100 3 10
Bulgaria - Czechoslovakia 1/2 50 5 9
Bulgaria - Soviet Union 10/11 90.9 3 20
Bulgaria - Czechoslovakia 6/6 100 5 10

1958 Asọmpi Europe maka ụmụ nwanyị[dezie | dezie ebe o si]

Egwuregwu M/A  % PF Pts
Bulgaria - Czechoslovakia 0/1 0 5 2
Bulgaria - Austria 4/4 100 2 14
Bulgaria - France 4/5 80 2 16
Bulgaria - Poland 1/1 100 5 1
Bulgaria - Yugoslavia 6/7 85.7 3 24
Bulgaria - Soviet Union 7/9 77.8 5 19
Bulgaria - Czechoslovakia 4/6 66.7 5 22

[4]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. WBHOF Inductees. WBHOF. Archived from the original on 2017-12-06. Retrieved on 2009-08-01.
  2. archive.fiba.com: Players. archive.fiba.com. Retrieved on 18 January 2021.
  3. Vanya Voynova profile, 1952 European Championship for Women. FIBA.COM.
  4. Vanya Voynova profile, 1958 European Championship for Women. FIBA.COM.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Women's Basketball Hall of Fame