Victoria Nwogu
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-emeputa ihe nkiiri, humanitarian |
Victoria Uchechukwu Nwogu (amuru abalị iri anọ nke ọnwa Disemba , afọ 1994) bụ onye omere Naijirịa, onye na-eme ihe nkiri, na onye ihe gbasarea mmadụ na emetụta. [1] [2] [3] O so Onyeka Onwenu na Swanky JKA mee ihe nkiri Íjè Awélé, [4] [5] [6] ihe nkiri o metpụtara ma gosi agwa dị ka isi agwa gosipụtara n'aha ihe nkiri bụ, Awele. [7] [8] Ọ bụkwa onye mmepụta ihe nkiri bụ, Joe. Nwogu bụ onye nwetara ihe nrite maka 2022 Nigerian achievers award nke onye enyemaka nwanyi na-eme ihe nkiri pụrụ iche nke afọ, [9] nakwa Golden Stars Award nke 2022 maka onye na-eme ihe nkiri kachasị mma nke afọ. [10] Site na nhiwe ya bụ, 'Victoria Nwogu Outreach', ọ na-ekesa padị n'efu kwa mgbe ma na-akwadokwa ma kwalite nwata agbọghọ na ụmụ nwanyị na mpaghara dịka mmemme mmụta, onyinye azụmahịa, mmemme inweta nkà, nkwalite ikike, na ọrụ mmepe obodo. [11] [12]
Mmalite Ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Nwogu n'abalị iRi na anọ nke ọnwa Disemba, afọ 1994, na steeti Imo. Nna ya bụ onye ọrụ ụlọ akụ ma nne ya bụ onye isi oche nke Nigeria Union of Petroleum and Natural Gas Workers nakwa osote onye isi oche nke Nigeria Labour Congress . [10] Nwogu tolitere na steeti Port Harcourt, Nigeria. Ọ gara ụlọ akwụkwọ NNPC Staff na Royal Girls Academy, na Port Harcourt. [13] [10] Ọ gakwara na Mahadum Port Harcourt, ebe ọ gụchara ma nweta nzere bachelọ na mmụta ndọrọ ndọrọ ọchịchị na nchịkwa. Nwogu bidoro na-aga usoro ngosipụta ihe nkiri na Lagos mgbe ọ bụ nwata akwụkwọ. [10] [13] Ọ sitere na nke a mata Ann Njemanze n'oge a, mmata ha nyeere ebumnobi ya ịbụ onye na-eme ihe nkiri ama ama a pụta ihe. [14]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Nwogu bụ onye nkwado n'afọ 2016 n'ihe nkiri akpọrọ; 'The Screenplay' play nke Mike Ezuruonye so na ya. [14] Ọ ghọrọ onye ama ama maka ọdịdị ya, [15] nkesasị ya ime agwa dị ukwuu na olu mkpọpụta okwu ya. [16] Raphael nke The Sun (Nigeria) na-arụtụ aka na ọ dị ka "onye na-agbanwe n'ọrụ dị iche iche ngwa ngwa ka egwu achị ụtaba n'aka agba". [1] O sonyekwara Onyeka Onwenu na Jide Kene Achufusi na ihe nkiri Íjè Awélé. [17] [18] O gosipụtakwara dị ka isi agwa dị ka 'Joe' na ihe nkiri Joe, ya na Kelechi Udegbe . [19] Nwogu soro Uche Jombo ma soro Jibola Dabo mee ihe nkiri na "Papa's Gone Mad"; ya na Jimmy Odukoya na "Births Hurts". [14] O mewokwa ihe nkiri na MTVBase Shuga4, "Church Love", "Quagmire", [20] "How to save my marriage", and "Other side of History".. [13] Nwogu malitere dị ka onye na-eme ihe nkiri na 2022, na "Joe" na "Íjè Awélé". [21] [22] O kwenyere na agụmakwụkwọ dị mkpa maka ịme ihe nkiri ka mma. [23] Tinyere Lorenzo Menakaya na ndị ọzọ, Nwogu ptara na "Agwaetiti Obiuto" (Island of Happiness), ihe nkiri sitere n'akwụkwọ nke Onyeka Nwelue dere ma duzie ya. [14] [24] Nwogu na ndị na-eme ihe nkiri Naijiria chọrọ ụzọ maka mmekorita n'etiti ụlọ ọrụ ihe nkiri Nigeria na South Africa. [25]
Mmata
[dezie | dezie ebe o si]A họpụtara ya dị ka onye mmeri na Golden Stars Award 2022 maka onye na-eme ihe nkiri ma nke ekwe kụrụ nke afọ, [10] na ihe nrite Nigerian achievers award 2022 maka onye na-eme ihe nkiri na-enye nkwado kacha mma nke afọ. [10]
Ọrụ ebere
[dezie | dezie ebe o si]Nhiwe Nwogu; bụ 'Victoria Nwogu Outreach', na-ekesa pad ịdị ọcha n'efu, [26] [27] ma na-akwado ụmụ agbọghọ na ụmụ nwanyị na onyinye azụmahịa, mmemme agụmakwụkwọ, nkwado ikike, mmemme inweta nkà, na ọrụ mmepe obodo. Ọ na-akpakọrịta ya na ndị ama ama iji kwalite ebumnuche nke nhiwe ya. [28] [10] [11]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Ije Awele[29][30][31] (2022) (acted as Awele; co-executive producer; story writer)
- Joe[32] (acted as Joe; executive producer)
- Church Love
- Dr. Love (TV series)
- Birth Hurts
- Other Side of History
- Love and Pain
- Disunion
- Papa's Gone Mad
- Quagmire
- How to Save My Marriage (acted as Vicky; story writer)
- Agwaetiti Obiuto
- The Screenplay (executive producer)
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Nwogu lụrụ Emeka Nwokocha, onye guzobere ụlọ ọrụ Dudublack Group. [33]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Rapheal. "Victoria Nwogu, star actress to watch out for", The Sun (Nigeria), 2023.
- ↑ Victoria Nwogu – Biography (en-US). IMDb. Retrieved on 2024-12-20.
- ↑ Meet fast rising movie star, Victoria Nwogu | Pulse Nigeria (en). www.pulse.ng. Retrieved on 2025-06-07.
- ↑ Ije Awele movie: The girl child should be sacred to us – Jide Kene (en-US). Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Nollywood Star, Kene Shows Victoria Meaning Of True Love In "Ije Awele" (en-US) (2022-10-29). Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ BellaNaija.com (2023-02-14). Emeka Nwokocha, Executive Producer Of Ije Awélé, Holds Private Screening With Cast (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Rapheal (2024-08-30). Onyeka Onwenu: Genevieve Nnaji, Victoria Nwogu (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2024-12-20.
- ↑ BellaNaija.com (2022-11-08). Ije Awele Tells a Story of Abuse & Adoption | Watch Teaser (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ nigeria achievers (2022-06-30). Nigeria Achievers Award 2022 Final Nominees list (en-US). nigeria achievers awards. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ 10.0 10.1 10.2 10.3 10.4 10.5 10.6 Meet fast rising movie star, Victoria Nwogu. www.pulse.ng. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ 11.0 11.1 Nation (2022-08-05). Sanitary pads should be free, says actress (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Victoria Nwogu Outreach Pushes for Legislative Framework to Protect The Vulnerable – THE WORLD SATELLITE (en-US) (2022-06-11). Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ 13.0 13.1 13.2 Why rising Nollywood Actress, Victoria Nwogu Is still winning hearts. ThisDay. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ 14.0 14.1 14.2 14.3 Nwafor (2020-09-17). Focus is key for me as an actress – Actress, Victoria Nwogu (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Nation (2022-10-10). My curves are natural-Victoria Nwogu (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Victoria Nwogu: Nollywood's Rising Star and Advocate – THE WORLD SATELLITE (en-US) (2024-06-13). Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Ijaseun (2022-11-01). Nollywood actor opens up on role in 'Ije Awele' (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ After Parents' Betrayal, Actress Victoria Nwogu Finds Love in 'Ije Awele' – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Nation (2022-10-05). Actress Victoria Nwogu breaks barrier in blockbuster flick, Joe (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ I am exploring the human soul with my craft – Actress, Vicky Nwogu (en-GB). Vanguard News (2020-06-04). Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ "Joe: A movie showcasing the true strength of women", Vanguard (Nigeria), October 5, 2022.
- ↑ Augoye (October 27, 2022). Onyeka Onwenu, Ejike Asiegbu star in new Nollywood flick 'Ije Awele'. Premium Times. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Nwafor (2023-06-05). School not a scam in film industry – Victoria Nwogu (en-GB). Vanguard (Nigeria). Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Nwafor (2018-09-07). Victoria Nwogu, co-actors meet Wole Soyinka at private screening (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ RITA (2023-05-15). Victoria Nwogu, AY, Uti Nwachukwu others grace 2023 South Africa Week (en-US). Vanguard Allure. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Simon (2022-08-05). Nigerian actress urges Federal government to subsidize sanitary pads (en-US). Voice of Nigeria. Archived from the original on 2022-08-16. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ BellaNaija.com (2022-09-26). Actress Victoria Nwogu advocates for Subsidy on Sanitary Products for Teenage Girls and Women in Nigeria (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Emeka Nwokocha, Victoria Nwogu lauds Elumelu's Influence – THISDAYLIVE. www.thisdaylive.com. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Nwafor (2022-11-06). Violated by dad, betrayed by mum Victoria Nwogu stars in "Ije Awele" (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Onyeka Onwenu leads strong cast in new movie 'Ije Awele' – Daily Trust (en-US). Daily Trust (2022-10-30). Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Nwafor (2023-01-29). Victoria Nwogu's "Ije Awele" exposes travails of girl-child (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Nwafor (2022-10-05). Joe: A movie showcasing the true strength of women (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2024-12-21.
- ↑ Photos from actress Victoria Nwogu and her heartthrob, Emeka Nwokocha's wedding (en). Linda Ikeji's Blog (2024-06-03). Retrieved on 2024-12-21.