Gaa na ọdịnaya

Vincent Ofumelu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Vincent Ofumelu
Member of the
House of Representatives of Nigeria
from Anambra
In office
2019-2023
ConstituencyOyi/ Ayamelum
Personal details
Born1977 (age 48–49)
Anambra State
CitizenshipNigeria
OccupationPolitician

Vincent Ofumelu bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria.Ọ rụrụ ọrụ dịka onye otu nnọchiteanya Oyi/Ayamelum Federal Constituency na Ụlọ ndị nnọchiteanya . [1]

Oge ọ malitere

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Vincent Ofumelu n'afọ 1997. O si Anambra steeti.[1]

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

A họputara ya na afọ 2019 na National Assembly, ịnọchiteanya Oyi/Ayamelum Federal Constituency n'okpuru People's Democratic Party (PDP).N'afọ 2022, o nwetara tiketi pati ọzọ izọkwa na Isonyekwa na elekshọn nke afọ 2023 mana Chinwe Maureen Gwacham nke All Progressive Grand Alliance (APGA) meriri.[2][3]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2024-12-24.
  2. Nwafor (2022-06-17). PDP primaries: Why my constituents rewarded me with return ticket -Ofumelu (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2024-12-24.
  3. John-Mark (2023-02-27). APGA Candidate Gwacham wins House of Rep, Oyi/Ayamelum Constituency (en-US). Voice of Nigeria. Retrieved on 2024-12-24.