Warrior of the Wind
Ọdịdị
Warrior of the Wind bụ akwụkwọ akụkọ ifo nke afọ 2023 nke onye edemede Naijiria Suyi Davies Okungbowa dere. Ọ bụ akwụkwọ na-esote Son of the Storm na nke abụọ na usoro Nameless Republic. [1][2]
A họpụtara ya maka Nommo Awards nke afọ 2024. [3]
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Weimer (27 November 2023). BOOK REVIEW: SON OF THE STORM/WARRIOR OF THE WIND, BY SUYI DAVIES OKUNGBOWA. The Skiffy and Fanty Show. Retrieved on 2 July 2024.
- ↑ Zutter (2 November 2023). Murder Mysteries, Malfunctioning Robots, and Camelot Remixed: November’s Best Sci-Fi and Fantasy Books. Lit Hub. Retrieved on 2 July 2024.
- ↑ ASFS announces shortlist for 2024 Nommo Awards. The Lagos Review (12 June 2024). Retrieved on 2 July 2024.