Wendelin Weingartner
Ọdịdị

Wendelin Weingartner (amụrụ ụbọchị 7 onwa Febụwarị afọ 1937 na Innsbruck) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Austrian nke jere ozi dị ka Gọvanọ nke Tyrol site n'afọ 1993 ruo afọ 2002. Templeeti:CnỌ gụrụ akwụkwọ iwu na Mahadum Innsbruck, ọ bụkwa Onye isi oche nke Landes-Hypothekenbank Steiermark n'afọ 1984.[1]
Wendelin Weingartner | |
|---|---|
| Governor of Tyrol | |
| In office 24 September 1993 – 26 October 2002 | |
| Preceded by | Alois Partl |
| Succeeded by | Herwig van Staa |
| Personal details | |
| Born | 7 Febụwarị 1937 |
| Political party | ÖVP |
Ntụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Dr. Wendelin Weingartner, Biografie (de). www.parlament.gv.at. Retrieved on 2019-12-12.