Wudil Muhammad Ali
Ọdịdị
Wudil Muhammad Ali bụ onye Naịjirịa na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa, onye rụrụ ọrụ dịka onye otu ndi nnọchiteanya, na-anọchite anya Wudil/Garko Federal Constituency na Kano Steeti.A họpụtara ya n'afọ 2007 n'okpuru nchịkwa nke All Nigeria Peoples Party (ANPP)