Gaa na ọdịnaya

Yahaya Chado

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Yahaya Chado Gora bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria ma bụrụkwa onye Zamfara Steeti. Ọ bụ onye otu na anọchiteanya Maradun / Bakura Federal Constituency na House of Representatives. N'afọ 2018, a tọọrọ ụmụ ya nwoke abụọ, mana e mechara tọhapụ nke nta na ọnọdụ naira nde 10 iji tọhapụ nwanne ya nwoke nke nnukwu. [1][2] Ọ rụrụ ọrụ dị ka Kọmishọna maka lokalụ Gọvụmentị na Chieftaincy Affairs, Zamfara Steeti.[3][4]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Austin (2018-01-31). Kidnappers release Zamfara lawmaker's son (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2024-12-25.
  2. Jonathan (2018-01-31). Kidnappers release lawmaker's son in Zamfara (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2024-12-25.
  3. We are ready for re-run election with or without APC, says Yahaya Chado (en-US). Analyzernews.com (2020-12-07). Retrieved on 2024-12-25.
  4. III (2019-12-17). Zamfara committed to grassroots devt – Commissioner (en-US). Blueprint Newspapers Limited. Retrieved on 2024-12-25.