Gaa na ọdịnaya

Yaw Berko

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Yaw Berko (amụrụ n'ụbọchị iri na atọ Ọktoba 1980, n'Accra) bụ onye na-eche goolu nke Ghana nke na-egwuri egwu maka Liberty Professionals FC.

Berko malitere ọrụ ya na Liberty Professionals FC ma na Jenụwarị 2005 gbazinyere ya na klọb kachasị elu nke Vietnam bụ Pisico Bình Định F.C. mgbe otu afọ gachara ọ laghachiri azu na Liberty. N'ụbọchị iri na anọ Disemba 2009 ọ hapụrụ Liberty Professionals FC wee sonye na mgbazinye na Young Africans FC.[1]

A mara ya ikpe dị ka onye egwuregwu kachasị mma n'egwuregwu ahụ Vs. Sekondi Hasaacas F.C. n'ụbọchị iri abụọ na ise Juun 2008. [2]

Edemsibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Omary. "Tanzania: Yanga Take On URA in Friendly Today", The Citizen (Dar es Salaam), 2009-12-14. Retrieved on 2018-05-22.
  2. Liberty humble visiting Hasaacas. Archived from the original on 15 February 2012. Retrieved on 10 November 2008.