Yerima Lawal Ngama
Ọdịdị
Yerima Lawal Ngama bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa si na Yobe Steeti, Naijiria . [1]
Yerima Lawal Ngama jere ozi dịka Minista na-ahụ maka ego maka Gọọmentị Naijiria. Ọ bụkwa onye na-achọ ịbụ gọvanọ n'okpuru Peoples Democratic Party . [2][3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Godwin (2012-10-16). Minister in trouble over governorship ambition (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2024-12-30.
- ↑ Usman (2020-09-06). Ex-finance minister, Ngama speaks on fuel price hike, backs Buhari govt (en-US). Daily Post Nigeria. Retrieved on 2024-12-30.
- ↑ "Nigeria: Yobe Schools Don't Have Adequate Security-Ngama", allAfrica.com. Retrieved on 2024-12-30. (in en)