Gaa na ọdịnaya

Yero Ibrahim Bello

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Yero Ibrahim Bello bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa, onye nkuzi, na onye omeiwu si Plateau na Naijiria.A mụrụ Bello na 9 Febụwarị 1962 na Plateau Steeti. Ọ lụrụ di na nwunye. [1]

Bello gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Ahmadu Bello, Zaria . [1]

Ọ bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye nkuzi. Site na 1999 ruo 2003, ọ nọchitere anya mpaghara Wase na . [2][3]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 Adeolu (2017-03-01). YERO, Hon. Bello Ibrahim (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2024-12-30. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name "BLERF" defined multiple times with different content
  2. Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2024-12-30.
  3. Adeolu (2017-03-01). YERO, Hon. Bello Ibrahim (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2024-12-30.