Gaa na ọdịnaya

Yetunde Mercy Olumide

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Yetunde Mercy Olumide
Born
Yetunde


September 21, 1943
Citizenship Nigerian
Occupation Academic
Title Emeritus Professor
Academic work
Discipline Medicine

Yetunde Mercy Olumide (amuru ya n'ọnwa Septemba 21, afọ 1943) bu nwanyi mbu Emeritus Prọfesọ ọgwụ na Mahadum Lagos, Naịjirịa.[1][2]

Ọ bụbu onye isi ngalaba ọgwụ na Mahadum Lagos na prọfesọ emeritus. [1]

Akwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]
  • Akwụkwọ ọgụgụ nke Ọrịa Skin na Ọrịa ebutere site na Mmekọahụ. [3]
  • Nwanyị Afrịka Na-apụ n'anya: Mpịakọta nke Mbụ. [4]
  • Nwanyị Afrịka Na-apụ n'anya: Mpịakọta nke Abụọ.[4]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Nation (2013-02-13). First woman emeritus professor (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2025-08-09.
  2. Firm honours Physician of the Year (en-GB). Daily Trust. Retrieved on 2025-08-23.
  3. adefaye (2011-09-28). Dermatologist launches book on skin disorders (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2025-08-10.
  4. 4.0 4.1 Yetunde Mercy Olumide (en-US). African books collective. Retrieved on 2025-08-10.