Gaa na ọdịnaya

Yohanna Dickson

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yohanna Mamman Dickson
Administrator of Taraba State
In office
9 December 1993  22 August 1996
Preceded byJolly Nyame
Succeeded byAmen Edore Oyakhire
Personal details
Born(1950-12-28) 28 Disemba 1950
Kaningkon-Kafanchan, Kaduna State, Nigeria[1]
Died14 Julaị 2015(2015-07-14) (aged 64)
Kaduna State, Nigeria

Colonel (rtd) Yohanna Mamman Dickson (28 Disemba n'afo pụkụ narị itoolu na ịrị ịse- 14 Julaị pụkụ abụọ na iri na ịse) bụ onye nchịkwa nke Taraba Steeti, Naijiria a site na Disemba 1993 ruo Ọgọst 1996 n'oge ọchịchị ndị agha nke General Sani Abacha . [2]

N'ọnwa Eprel afọ pụkụ abụọ na otu, a kpọrọ Dickson onye otu kọmitii na-eduzi United Nigeria Development Forum (UNDF) nke e guzobere ọhụrụ, otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke ọtụtụ ndị bụbu ndị gọvanọ agha duziri.[3] Na ntuli aka nke Eprel Pụkụ abụọ na atọ, Dickson bụ onye na-enweghị ihe ịga nke ọma na-agba ọsọ na United Nigeria People's Party (UNPP) maka oche onye omeiwu Kaduna South.[4]

Dickson mara nsonaazụ ahụ aka, na-ekwu na onye mmeri, Isaiah Balat nke People's Democratic Party (PDP), erughị eru iso zọọ ọkwa ọchịchị na ntuli aka ahụ.[5]

Dickson mechara gaa na PDP. N'ọnwa Jenụwarị afọ pụkụ abụọ na itoolu, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onyeisi oche nke kọmitii ịdọ aka ná ntị nke mmadụ asaa nke Kaduna Steeti PDP chapter.[6] A họpụtara ya ka ọ bụrụ onyeisi oche nke Kaduna Steeti Water Board . [7] N'ọnwa Ọgọstụ afọ pụkụ abụọ na itoolu, mgbe ọ na-enyocha mmiri ọhụrụ na Zaria Regional Water Supply Scheme, Dickson kwuru na steeti ahụ ga-emeso ndị ọrụ ngo na-enyeghị n'oge na dịka nkọwapụta.

Dickson nwụrụ na 14 Julaị pụkụ abụọ na iri na ise, mgbe ọ dị afọ ịrị isii na anọ, na Kaduna Steeti, Naịjirịa.[8]

Akwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]
  • Yohanna Mamman Dickson (2000). Soldiering, administering, and keeping the peace: reflections of an ex-military administrator. The Lord's Creations for PEFS, Programme on Ethnic and Federal Studies, Dept. of Political Science, University of Ibadan. ISBN 978-34203-0-5. 

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Abiodun, Osuntogun (23 October 1995). Taraba hall of fame. Segab.
  2. Nigerian States. World Statesmen. Archived from the original on 23 October 2021. Retrieved on 19 May 2010.
  3. Ologbondiyan. "The Return of Abacha Boys", This Day, 29 April 2001. Retrieved on 19 May 2010.
  4. Nigeria: Prominent politicians lose seats in national assembly. Vanguard (14 April 2003). Archived from the original on 24 July 2011. Retrieved on 19 May 2010.
  5. Umoru. "Where Are the Aggrieved?", Newswatch, 18 May 2003. Retrieved on 19 May 2010.
  6. Abba. "Kaduna PDP Sets Up Disciplinary C'ttee", Daily Trust, 22 January 2009. Retrieved on 19 May 2010.
  7. Board Members. Kaduna State Water Board. Archived from the original on 26 July 2011. Retrieved on 19 May 2010.
  8. "Former Taraba Military Administrator, Col. Dickson dies at 65", Daily Post, 16 July 2014. Retrieved on 29 August 2024.