Yorxe

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Yorxe
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya2 Jụn 1998 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2018 Dezie

Roxanne Jeanal Bolzonello (amụrụ n'abalị abụọ nke June afọ 1998), nke a maara dị ka aha Yorxe, bụ onye South Africa na-agụ egwu na onye na-ede egwu. O bu ụzọ nweta nlebara anya na ngwụsị afọ 2020 mgbe egwu ya "Down with Me" pụtara na egwu n'elu ewu maka ihe nkiri The Doorman .[1][2][3] O weputara egwu ya "Bang Bang", "Hide Your Bodies", na "Like Me" n'afọ 2020.[4][5][6][7][8][9]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Early life and influences[dezie | dezie ebe o si]

Yorxe malitere imepụta ma n'ede egwu mgbe ọ dị afọ iri na atọ, ma na-arụkwa ọrụ n'etiti ndị ama ama na mba uwa ma na-agba mbọ dị ka onye na-agba egwu ahia. Ọ tolitere n'ezinụlọ na-abụghị ndị egwu, mana ọ hụrụ egwu n'anya mgbe ọ malitere ige ntị na CD Pink Floyd na Van Morrison nke nna ya mgbe ọ dị obere.[10] ka o dechara usoro egwu ndị a na-ebipụtabeghị n'ime ụlọ ihi ụra ya nke gbanwere ghọọ ụlọ ọrụ, a mụrụ ya n'etiti afọ 2018 iji gosipụta onye ọhụrụ na mmalite ọhụrụ.[10] Ebumnuche Yorxe bụ "ịgbalị ime ka ọ dị ukwuu ruo ogo ịnụ egwu m n'ụgbọala ndị ọzọ nọ n'okporo ụzọ".[11] Ụfọdụ n'ime mmetụta Yorxe gụnyere Billie Eilish na Halsey.[12]

2019-dị ugbu a: Ndị ana-ere[dezie | dezie ebe o si]

N'abalị iri na asaa nke n'ọnwa Jenụwarị afọ 2020, Yorxe wepụtara egwu mbụ̀ ya Down With Me. Nke a bụ ndepụta maka ọgụ nke ịlụ onye na-abụghị onye omenala kwadoro ma nwee mmetụta egwu ọzọ nwere ụda nke ndakọ̀rita ntọala abụ.[2][13] E weputara vidio egwu "Down with Me" na Vevo n'abalị̀ iri abụọ na anọ̀ nke ọnwa Jenụwarị afọ 2020.[14] N'abalị iri abụọ na asatọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2020, e gosipụtara egwu mbụ ya "Down with Me" na trailer maka ihe nkiri The Doorman, nke mere ka Yorxe bụrụ <i id="mwPA">onye</i> ama ama na Spotify na YouTube.[3]

N'abalị iri na anọ nke ọnwa Febụwarị afọ 2020, Yorxe wepụtara egwu ọzọ ya bụ "Bang Bang". Dị ka S. Ben Ali si kwuo, "Bang Bang" bụ "ihe osise mara mma na ngosipụta ziri ezi nke ike egwu Yorxe.[15]

Yorxe weputara "Hide Your Bodies" n'abalị̀ iri n'ọnwa Eprel afọ 2020. Otu a bụ ngwakọta nke Alternative rock na dark pop , yana ụda pụrụ iche jupụtara na bass, synths na ezigbo akụrụngwa dị ka piano na guitar eletrik.[16] Yorxe kwuru "N'ihe gbasara ụdị na ụda egwu m, ọ̀nwụnwam ijikọta ya na otu isiokwu bụ ihe m ka na-agbasi mbọ ike ime ma họrọ ma wepụta ihe ọ bụla na-ada ụda n'ime n'oge ahụ, tinyere ihe ọ bụla nke nwere ike ịdị ka ya onyinye mkpali. "[12] A ka na-akọwa egwu ahụ dị ka otu n'ime egwu kachasị amasị ya ruo ugbu a.

N'abalị iri na anọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2020, Yorxe wepụtara egwu ya bụ "Like Me". Dị ka Yorxe si kwuo, egwu ahụ bụ "ihe gbasara echiche ọ bụla nwere mkpụrụ eziokwu na echiche nke a na-ekwuputaghị ekwupụta I nweerela ọ bụla ị nwetụla, ọkachasị isiokwu ndị na arụ na ndị na-adịghị mma".[17] Dị ka otu egwu ya "Hide Your Bodies", o ji ụda mmepụta dị egwu nke na-eji nwayọọ nwayọọ na-agbakọta dị ka otu n'ime ụda akara Yorxe.[18] Yorxe wepụtara vidiyo egwu maka egwu "Like Me" na Vevo n'abalị̀ iri na anọ nke ọnwa ọgọstụ afọ 2020.[19]

E wepụtara egwu ọhụrụ Yorxe bụ "Black Dog" n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 2021.[20][21] Dị ka Indie Criollo si kwuo, "Black Dog" bụ egwu rock dị ike ma dị saịtị iji nụ ụtọ egwu.[22]

Ndepụta egwu[dezie | dezie ebe o si]

Ndị dị otụ[dezie | dezie ebe o si]

  • "Down with Me" (2020)
  • "Bang Bang" (2020)
  • "Hide Your Bodies" (2020)
  • "Like Me" (2020)
  • "Black Dog" (2021)

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "iTunes – Music – Down With Me – Single by Yorxe" Itunes.apple.com. January 17, 2020. Retrieved September 25, 2020.
  2. 2.0 2.1 “Spotify – Music – Down With Me – Single by Yorxe” Spotify.com. January 17, 2020. Retrieved September 25, 2020.
  3. 3.0 3.1 Cineocchio (August 31, 2020). Trailer for The Doorman: Ruby Rose shoots and breaks bones in Ryuhei Kitamura’s thriller. “Cineocchio”. Retrieved September 25, 2020.
  4. “iTunes – Music – Bang Bang – Single by Yorxe” Itunes.apple.com. February 14, 2020. Retrieved September 25, 2020.
  5. “Spotify – Music – Bang Bang – Single by Yorxe” Spotify.com. February 14, 2020. Retrieved September 25, 2020.
  6. “iTunes – Music – Hide Your Bodies – Single by Yorxe” Itunes.apple.com. April 10, 2020. Retrieved September 25, 2020.
  7. “Spotify – Music – Hide Your Bodies – Single by Yorxe” Spotify.com. April 10, 2020. Retrieved September 25, 2020.
  8. “iTunes – Music – Like Me – Single by Yorxe” Itunes.apple.com. August 14, 2020. Retrieved September 25, 2020.
  9. “Spotify – Music – Like Me – Single by Yorxe” Spotify.com. August 14, 2020. Retrieved September 25, 2020.
  10. 10.0 10.1 Edmans, Tom (March 18, 2020). Yorxe – Hide Your Bodies. “Unsigned Music Blog”. Retrieved September 29, 2020.
  11. JL (August 15, 2020). Cape Town Artist YORXE Is Ready To Conquer The World With New Single 'LIKE ME'. "Turn Up The Volume!". Retrieved September 29, 2020.
  12. 12.0 12.1 Mogg, Chloe (April 9, 2020). Yorxe - Hide Your Bodies. "Clout". Retrieved September 29, 2020.
  13. Ali, S. Ben (February 5, 2020). Yorxe - Down With Me. "Keep Walking Music". Retrieved September 29, 2020.
  14. "Vevo - Video - Down With Me - Music Video by Yorxe". Vevo.com. January 24, 2020. Retrieved September 29, 2020.
  15. Ali, S. Ben (February 26, 2020). Yorxe - Bang Bang. "Keep Walking Music". Retrieved September 29, 2020.
  16. BuzzMusic (April 10, 2020). Cape Town Pop Artist Yorxe Releases Her Dark and Edgy Single "Hide Your Bodies". "BuzzMusic". Retrieved September 29, 2020.
  17. Maeoka, Toshio (August 14, 2020). Yorxe Premieres New Song "Like Me". "PM Studio". Retrieved September 29, 2020.
  18. Quip Magazine (August 12, 2020). Yorxe premieres new song and music video for "Like Me". "Quip". Retrieved September 29, 2020.
  19. "Vevo - Video - Like Me - Music Video by Yorxe". Vevo.com. August 14, 2020. Retrieved September 29, 2020.
  20. “iTunes - Music - Black Dog - Single by Yorxe”. Itunes.apple.com. October 1, 2021. Retrieved October 8, 2021.
  21. "Spotify - Music - Black Dog - Single by Yorxe". Spotify.com. October 1, 2021. Retrieved October 8, 2021.
  22. Gusqui, Adrian (April 10, 2020). 10 Recomendaciones Diarias Del Under Mundial Para El Oído Exigente #631. "Indie Criollo". Retrieved October 8, 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Official website