Young John

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Young Jon
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereJohn Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Febụwarị 1995 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-emeputa ihe ndeko, onye na-ede ihe Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2010 Dezie
akara ndekọYBNL Nation Dezie

Young John

Aha Udomboso John Saviours

Amaara ya dịka The Wicked Producer

Amụrụ ya na Febuwarị 16, 1995 (afọ 25)

Ibadan, Oyo Steeti, Naịjirịa

Ebe osi Legọọsụ, Naịjirịa

Nkenụụdị

Afuro pọpụ

Hipụ họpụ

Afurobiiti

Akaọrụ Nrụpụta ndekọ & Otii egwu, Ịnjinịa olu

Afọ ọ nọ ọrụ 2010–ugbua

Lebeelụ YBNL

Ndị egwu

Olamide

Phyno

Lil Kesh

Davido

Viktoh

Wizkid

djworldwide

Young John bụ onye na-emepụta ndekọ egwu na Ịnjinịa olu na Naịjirịa. A maara ya nke ọma maka imepụta egwu akpọrọ "Story For the Gods" nke Olamide "Street OT album". [1] Site na nzere mmepụta egwu nke abọm ya tinyere Street OT na 2 Kings, Young John bụ onye a họọrọ # 3 na ndepụta NET nke "Ndị Na-emepụta Egwu dị Ukwuu asaa na Naịjirịa" [2] wee gaa n'ihu ka họpụta ha na "Onye Mmepụta nke Afọ "edemede na 2015 "Nigeria Entertainment Awards" na The Headies2015 . [3] Ọ na - arụ ọrụ na ụlọ ọrụ Hit Factory nke dị na YBNL Nation ugbu a . [4]

Mmalite ndu na Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Amụrụ ya na ezi na ụlọ ndi otu Kristi nke ndi Akwa Ibom na Ibadan, isi obodo Oyo Steeti, Young John nwere akwụkwọ asambodo nke ya na Ideal Foundation Praịmarị Sukulu, Ibadan na GOF Koleji, Osogbo, Osun Steeti. N'ime oge ụlọ akwụkwọ sekọndịrị ya na Osogbo, o gosipụtara mmasị na Bọọlụ Nkata, Bọọlụ, Ngwa Egwu, Ịgba egwu. Ugbu a ọ na-agụ Nkwukọrịta na Asụsụ na Mahadum nke Ibadan . [5]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Nwa okorobịa John malitere ịkụ egwu dị ka nwata. O guzobere otu a na-akpọ AVG yana ụmụnne ya tupu ya abanye na ụlọ ọrụ "Hit Factory Studio" na 2012. [6] Mgbe ọ na-arụ ọrụ dị ka onye na-emepụta egwu na Hit Factory, o mepụtara egwu nọ n'elu chaatị nke Olamide akpọrọ "Story For The Gods". [5] A họpụtara ya maka "Producer of The Year" nke 2015 mbipụta nke The Headies maka ọrụ ya na " Bobo ", egwu Olamide nke wuru ewu. [7]

Etoro Young John maka imepụta egwu dịka "Gbese" na "Efejoku" nke Lil Kesh, [8] "Biggest Backside" nke Davido na abọm credit tinyere The Baddest nke Davido, 2 Kings nke Olamide na Phyno na Eyan Mayweather nke Olamide.

Mmepụta etoro[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Onye egwu Aha Abọm
2014 Olamide Blood Money Street OT
Falila Ketan
The Real MVP
Prayer For Client
Story For The Gods
2015 Olamide & Phyno Koba Koba 2 Kings
Ladi gosipụtara Lil Kesh
Confam Ni gosipụtara Wizkid
Olamide Bobo Eyan Mayweather
2016 Davido Biggest Backside gosipụtars B-Red The Baddest
Lil Kesh Semilore Y.A.G.I
Olamide Pepper Dem Gang gosipụtara Davolee The Glory
Grind gosipụtara Sossick
Woyo
Kiss Daniel Mama New Era
2017 Flavour Loose Guard gosipụtara Phyno Ijele - The Traveler
Davolee Oya Gbeff gosipụtara Olamide
Lil Kesh Rora

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Emume Nrite Nnata Result Ref
2015 2015 Nigeria Entertainment Awards onye mmepụta nke afọ Onwe ya Ahọpụtara
The Headies 2015 Ahọpụtara
2016 The Headies 2016 Merie
2017 Soundcity MVP Awards Festival Onye mmepụta Afrịka nke Afọ Merie [9]

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Tayo, Ayomide O.. "Hit producer talks about how he started as a producer [video]", Pulse Nigeria, 15 June 2015. Retrieved on 28 November 2015.
  2. Badmus, Kayode. "Nigeria's Top 7 biggest music producers at the moment", Nigeria Entertainment Today, 9 August 2015. Retrieved on 28 November 2015.
  3. Sanusi, Hassan. "Full list of nominees for Nigerian Entertainment Awards 2015", Nigeria Entertainment Today, 12 June 2015. Retrieved on 28 November 2015.
  4. Oleniju, Segun. "Young John vs Pheelz: Who Is The Hottest Olamide Producer Right Now? – VOTE", 26 May 2015. Retrieved on 28 November 2015.
  5. 5.0 5.1 Young John. NotJustOk (28 June 2015). Archived from the original on 8 December 2015. Retrieved on 28 November 2015.
  6. I never thought I would make it this fast–YOUNG JOHN - The Nation Nigeria (7 February 2016). Retrieved on 9 July 2016.
  7. "Olamide Leads Headies 2015 Nominees", 11 October 2015. Retrieved on 28 November 2015.
  8. S., Deji. "New Music: Lil Kesh feat. Viktoh – Efejoku", BellaNaija, 9 July 2015. Retrieved on 28 November 2015.
  9. Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. The Eagle Online (14 January 2018).