Gaa na ọdịnaya

Yuli, Hualien

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 Templeeti:Infobox settlement

Obodo Ukwu Yuli
Ọfịs Obodo Yuli

Obodo Yuli (Templeeti:ZhChinese: Japanese Tamazato [ Kanji: 玉里 [たまざと] ]), Templeeti:Langx, Bunun: Pusqu (Hanzi sụgharịa ya n'afo 1917: 璞石閣), bu Obodo urban township di na etiti Huadong Valley, na ndịda nchịkwa center nke Hualien County, Taiwan.O nwere onu ogugu ndi mmadu 22,305 n'ime obodo iri na ise.[1]

Ọdịdị ala

[dezie | dezie ebe o si]
Map nke Yuli (nke a na-akpọ TAMAZATO) na mpaghara ndị gbara ya gburugburu (1944)
Map gụnyere Yuli (nke a na-akpọ Yü-li (Tamazato) 玉里) (1951)

Obodo a dị na Ndagwurugwu Huadong.

Nkewa ọchịchị

[dezie | dezie ebe o si]

Obodo a nwere ime obodo iri na ise: Chunri, Dayu, Dewu, Guanyin, Guowu, Lege, Qimo, Sanmin, Songpu, Taichang, Tungfeng, Yongchang, Yuancheng, Zhangliang, na Zhongcheng.

Ebe ndị njem nleta na-adọrọ mmasị

[dezie | dezie ebe o si]

 

Ebe ụgbọ okporo ígwè Yuli

Ụgbọ okporo ígwè

[dezie | dezie ebe o si]

TRA (Ụzọ Taitung)

  • Ebe Ọdụ Ụgbọ Yuli
  • Ebe Ọdụ Ụgbọ Sanmin

Okporo ụzọ

[dezie | dezie ebe o si]
  • Okporo ụzọ Provincial iteoolu (Hualien-Taitung Highway)
  • Okporo ụzọ iri ato nke mpaghara (Yuli-Chengbin Highway)
  • Okporo ụzọ obodo No.193

Ụgbọ ala

[dezie | dezie ebe o si]
  • Ụlọ ọrụ Hualien

Ndị ama ama

[dezie | dezie ebe o si]
  • Evonne Hsieh, onye na-eme ihe nkiri
  • Umin Boya, onye edemede, onye nduzi na onye na-eme ihe nkiri
  • Wu Maw-kuen, Minista nke Mmụta (2018)
  1. YULI Township Government, Hualien. Archived from the original on March 6, 2014. Retrieved on February 17, 2014.
  2. East Rift Valley National Scenic Area::PDA. www.erv-nsa.gov.tw. Archived from the original on 29 October 2013. Retrieved on 15 January 2022.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

Templeeti:Taiwan Hualien divisions

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]

Templeeti:Townships in Taiwan

Templeeti:Taiwanese aboriginal areas