Gaa na ọdịnaya

Yusuf Dahiru Liman

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Yusuf Dahiru Liman bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke na-eje ozi ugbu a dị ka onye nnọchi anya mpaghara Makera na Kaduna Steeti Ụlọ Mgbakọ. [1][2]

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Isenyo (2024-02-09). Sacked Kaduna Speaker, Liman re-elected (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2025-01-07.
  2. Sabiu (2024-02-09). Yusuf Liman re-elected as Speaker of Kaduna House of Assembly (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2025-01-07.