Yusuf Sa'idu Miga
Ọdịdị
Yusuf Sa'idu Miga bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa. Ugbu a, ọ bụ onye otu na-anọchite anya Jahun/Miga Federal Constituency na House of Representatives. A mụrụ ya na 1 Jenụwarị 1958, ọ sitere na Jigawa Steeti. A họpụtara ya ka ọ banye n'ụlọ omebe iwu n'afọ 2023 n'okpuru All Progressives Congress (APC).[1][2][3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Citizen Science Nigeria (en). citizensciencenigeria.org. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ 10th National Assembly Members - Voter - Validating the Office of the Electorate on Representation. orderpaper.ng. Retrieved on 2025-01-06.
- ↑ National Assembly | Federal Republic of Nigeria. nass.gov.ng. Retrieved on 2025-01-06.