Zack Orji
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ọmụmụ | Zachee Ama Orji |
| Aha enyere | Zack, Zach |
| Aha ezinụlọ ya | Orji |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 30 Ọktoba 1960 |
| Ebe ọmụmụ | Libreville |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa, French |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, omee, onye na-emeputa ihe nkiiri |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria |
| Ogo mmụta | bachelor's degree |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1991 |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Zachee Ama Orji, onye a mụrụ na Libreville, Gabon, n'afọ 1960, bu onye omee ejije, onye isi, onye na- emeputa ihe na onye na ahazi ejije.
Orji bụ onye gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Nigeria, Nsukka. N'ihi na otolitere na Cameroon, Benin na Togo, ọ na-asụ ma Bekee na French nke ọma. [1] Ihe nkiri mbụ ya bụ n'afọ 1991, nke aha ya bụ Unforgiven Sin. Site n'ajụjụ ọnụ ya na Nollywood Post, Orji kwuru ka o siri nweta onye isi n'ejije ahụ n'emeghị ihe nwale ọ bụla . [2] Kemgbe ahụ, Orji esorola mee ejije dị iche iche ma bụrụkwa onye a ma ama na Nollywood ugbu a.
Ọ lụrụ Ngozi Orji nke nwere ụmụ atọ ma biri na Nigeria.
Zack Orji mere mmalite nduzi ya n'afọ 2000, na ejije a kpọrọ WEB nke e gosipụtara onwe ya na onye omee ejije si mba Ghana aha ya bụ , Kalsoume Sinare . ejije ahụ meriri dị ka ihe nkiri mmekorita kacha mma na onyinye Ghana nke afọ 2001.
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Cot Ụmụ nwanyị
- Nnukwu Obodo [3]
- Nneka The Pretty Agwọ [3]
- Ihu dị ụtọ [3]
- Akụkọ Jizọs anyị
- Asimo
- Olileanya efu
- Ịhụnanya Castle
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ FALED PRODUCTION LIMITED Zack Orji. www.faledproductionlimited.com. Archived from the original on 2016-03-03. Retrieved on 2018-01-03.
- ↑ Streaming is the next level for Nollywood – Zack Orji. Nollywood Post. Archived from the original on 2020-10-19. Retrieved on 2019-10-18.
- ↑ 3.0 3.1 3.2 Zack Orji. IMDb. Retrieved on 2021-09-02.