Zagorka Golubović
Ọdịdị
Zagorka Golubović (8 Maachị 1930 - 13 Maachị 2019) bubu onye ọkà ihe ọmụma Serbia, onye na-amụ banyere ụmụ mmadụ na onye na-ahụ maka mmekọrịta mmadụ na ibe ya.
Golubović so n'òtù ndị prọfesọ mahadum asatọ, ndị otu Praxis school [1] (Mihailo Marković, Ljubomir Tadić, Svetozar Stojanović, Miladin Životić, Dragoljub Mićunović, Nebojša Popov na Trivo Inđić), bụ ndị a chụpụrụ na ọnwa Jenụwarị 1975 na Mahadum Belgrade's Faculty of Philosophy na dabere nke mkpebi nke SR Serbia People's Assembly.
Ọ bubu onye otu ndị ndụmọdụ na onye na-enye onyinye nke akwụkwọ akụkọ mpaghara Yugoslavia nke dị n'akụkụ aka ekpe Novi Plamen site na 2007. Ọ nwụrụ mgbe ọ rịasịrị ọrịa ogologo oge mgbe ọ dị afọ 89 na 13 Maachị 2019.[2][3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ (1984) Nova Hrvatska. Nova Hrvatska, lxxv. Retrieved on 28 August 2013. “Zagorka Golubović, profesor Beogradskog sveučilišta, koja pripada disidentskoj skupini oko bivšeg časopisa "Praxis".”
- ↑ Preminula Zagorka Golubović | SEEcult.org. www.seecult.org.
- ↑ Preminula profesorka Zagorka Golubović. N1 Srbija. Archived from the original on 2019-05-07. Retrieved on 2019-05-07.