Zaina Agoro

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zaina Agoro
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoZaina Agoro Dezie
Aha ọmụmụZaina Agoro Dezie
aha ezinụlọ yaAgoro Dezie
Ebe ọmụmụChicago Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịpop music Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Zaina Agoro (amụrụ na Chicago, Illinois, n'ọnwa June mkpụrụ ụbọchị 7), nke a maara nke ọma site n'aha Zaina, bụ onye Naijiria-Amerika n'agụ egwu n'onye n'edekwa egwu.

Oge ọ malitere[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Zaina Agoro n'aka nne na nna ndị Naijiria na Chicago, Illinois, ebe ọ nọrọ n'afọ ndị mbụ ya.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Agoro malitere ọrụ n'ịbụ abụ mgbe ọ nwetasịrị akara ugo mmụta n'iwu. N'oge a, ọ laghachiri na Naijiria iji weta ahụmịhe ya n'ụlọ ya.[1] Zaina enwetala nkwado na United States n'etiti ndị Naijiria maka egwu pop na R&B ya, na-enweta nhọpụta abụọ site na NEA Awards n'afọ 2008 nakwa 2011.[2]

Zaina esorowo ndị ọbụ abụ Eldee, Banky W, Styl-Plus, Lynxxx, Sauce Kid nakwa Sasha rụọ ọrụ. Zaina esorowokwa D'banj nakwa 2face Idibia bụọ abụ n'otu oge. Ọ rụrụ ọrụ n'afọ 2011 NEA Awards na New York.[3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

 

  • Zaina Agoro on Twitter
  • Zaina Agoro on Facebook 
  1. Account suspended. TellNg.com (n.d.). Archived from the original on June 14, 2013. Retrieved on April 27, 2017.
  2. DEBZINE.COM (n.d.). Retrieved on April 27, 2017.
  3. Kim Mensah (n.d.). NEA AWARDS ANNOUNCES IT'S [sic] PERFORMANCE LINE-UP FOR THE 2011 NEA AWARDS. Modern Ghana. Retrieved on January 4, 2016.