Zephaniah Jisalo
Ọdịdị
Zephaniah Peter Jisalo (Amụrụ n'ụbọchị nke abalị atọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1970), bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria. Ọ na-eje ozi ugbu a dị ka Minista nke Ọrụ Pụrụ Iche na Mmekọrịta Gọọmenti.[1][2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2011, a họpụtara Jisalo ka ọ bụrụ onye nnọchi anya Ụlọ ndị nnọchiteanya nke gọọmenti etiti, na anọchite anya Abuja Municipal / Bwari mpaghara.[3] N'afọ 2023, Onye isi ala Bola Tinubu họpụtara ya dị ka Minista nke Ọrụ Pụrụ Iche na Mmekọrịta Gọọmenti.[4][5]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Special Duties Minister outlines projects completed in past year | AIT LIVE (en-US). ait.live (2024-07-31). Retrieved on 2024-12-25.
- ↑ TheCable (2023-09-17). Zephaniah Jisalo: We must elevate our basic education to global standard (en-US). TheCable. Retrieved on 2024-12-25.
- ↑ BusinessDay (2023-08-08). Group urges Tinubu to assign FCT ministry to Jisalo, indigene (en-US). Businessday NG. Retrieved on 2024-12-25.
- ↑ Egobiambu (2023-08-04). LP's Senator Ireti Thanks Tinubu For Nominating First FCT Indigene As Minister (en). Channels Television. Retrieved on 2024-12-25.
- ↑ Wada (2023-11-19). 100 Days in Office: Hon Zaphaniah Bitrus Jisalo as Nigeria's Minister of Special Duties and Inter-Governmental Affairs (en-GB). Tribune Online. Retrieved on 2024-12-25.