Gaa na ọdịnaya

Zikora

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zikora
ọrụ edemede
AhaZikora: A Short Story Dezie
Form of creative workshort story Dezie
Odee akwụkwọChimamanda Ngozi Adichie Dezie
Afọ/ụbọchị mbipụta2020 Dezie
Asụsụ eji dee ọrụEnglish Dezie

Zikora bụ akụkọ dị mkpirikpi (2020) nke Chimamanda Ngozi Adichie dere, onye edemede Naijiria dèrè akwụkwọ edemede ndị ọzọ dị iche iche, gụnyere Purple Hibiscus, Half of a Yellow Sun, na Americanah. "Zikora" bụ akụkọ na-adọrọ mmasị a kọrọ banyere otu nwanyị nke na-atụgharị uche n'ọnọdụ ndụ ya ugbu a ka ọ na-achọ ịmụ nwa ma na o nweghị di.[1]

"Zikora" weere ọnọdụ na -emere ya na Washington D.C..C, United States of America, ma gosipụta nwanyị Naijiria dị afọ iri atọ na itoolu nke na-arụ ọrụ dị ka onye ọka iwu n'ebe ahụ. Ya na Kwame, Onye Ghana, na eme enyi, onye bụkwa onye ọka iwu ma yie ka ọ bụ onye ya na ya dakọrọ, ruo mgbe ọ tụụrụ ime ma o kpebiri ịhapụ ya.[2][3][4]

Akụkọ ahụ na-egosipụta echiche Zikora, onye nọ na ọnwa ndị ikpeazụ ya tupu ọ mụọ nwa, ka ọ na-atụgharị uche na nwa nwanne ya nwoke Mmiliaku nọ na Naijiria, onye dị ime nwekwara ụmụ ise, nne ya nke nna ya hapụrụ ka ya na ezinụlọ ya nke abụọ biri, na ọdịda nke mmekọrịta o nwere na kọleji.[5][6]

Akparamagwa ndị dị ya

[dezie | dezie ebe o si]
  • Zikora bụ isi àgwà.
  • Kwame bụ enyi Zikora.
  • Mmiliaku bụ nwa nwanne nne Zikora.

Edensibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. rovingbookwormng (10 February 2022). Book Review: Zikora by Chimamanda Ngozi Adichie (en). RovingBookwormNG. Retrieved on 30 April 2024.
  2. Review of Zikora by Chimamanda Ngozi Adichie (en). Geeks. Retrieved on 30 April 2024.
  3. Kibby (11 February 2021). Book Review: Zikora by Chimamanda Ngozi Adichie (en-US). she lit. Retrieved on 30 April 2024.
  4. Read Chimamanda Ngozi Adichie's First Work of Fiction Since "Americanah" (en-US). Oprah Daily (26 October 2020). Retrieved on 30 April 2024.
  5. Law (29 October 2020). Zikora: Chimamanda Ngozi Adichie tackles sexism and single motherhood (en). Evening Standard. Retrieved on 30 April 2024.
  6. madeline.wilsonojo (13 November 2020). Book Review | Zikora (en-US). Madeline Wilson-Ojo. Retrieved on 30 April 2024.