Zimbabwe Women’s Resource Centre and Network
Ọdịdị
Zimbabwe Women's Resource Centre and Network (ZWRCN) bụ òtù na-ahụ maka ụdịekere na mmepe obodo nke e guzobere n'afọ 1990 na Harare.[1][2]
ZWRCN bipụtara magazin WomanPlus, n'afo 1995 ya na òtù ụmụ nwanyị ndị ọzọ rụkọtara ọrụ iji bipụta Zimbabwe Women's Voices.[2]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Hope Chigudu (1999-01). "11. The Zimbabwe Women’s Resource Centre and Network". Development with Women: 151–158.
- 1 2 Kathleen E. Sheldon (2005). "Zimbabwe Women’s Resource Centre and Network (ZWRCN)", Historical Dictionary of Women in Sub-Saharan Africa. Scarecrow Press. ISBN 978-0-8108-5331-7.
Ihe Ọgụgụ ndi ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]- (1995) in Ciru Getecha: Zimbabwe Women's Voices. Zimbabwe Women's Resource Centre and Network. ISBN 978-0-7974-1522-5.