Gaa na ọdịnaya

Zofia Zamenhof

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Zofia Zamenhof
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịPoland Dezie
Aha enyereZofia Dezie
Aha ezinụlọ yaZamenhof Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya13 Disemba 1889 Dezie
Ebe ọmụmụKaunas Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya12 Septemba 1942 Dezie
Ebe ọ nwụrụTreblinka extermination camp Dezie
ŃnàL. L. Zamenhof Dezie
ŃnéKlara Zamenhof Dezie
NwanneAdam Zamenhof, Lidia Zamenhof Dezie
EzinụlọZamenhof family Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEsperanto, Yiddish, Russian, French, Polski Dezie
Ọrụ ọ na-arụEsperantist, pediatrician Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Lausanne Dezie
Subject has roleHolocaust victim Dezie

Zofia Zamenhof (amụrụ ya n’ụbọchi 13 nke ọnwa Disemba n’oge afọ 1889 - ruo ụbọchi 12 nke ọnwa Septemba n’oge afọ 1942) bụ onye mba Poland na-ahụ maka ụmụaka na nwa nwanyị nke Klara Silbernik na L. L. Zamenhof, onye mepụtara Esperanto.


Ili ihe atụ ya (ihe ncheta dịgidere nso n'ili Klara Zamenhof) dị na ili ndị Juu nke mba Warsaw .[1]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]