Zora Palová
Ọdịdị
Zora Palová (22 Disemba 1947 - 11 Jenụwarị 2025) bụ onye na-ese enyo na Slovakia.[1][2]
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Palová na Bratislava, Slovakia na 22 Disemba 1947, ọ gara ụlọ akwụkwọ nka eji eme ihe n'ebe ahụ. O mechara bụrụ onye nkuzi na ụlọ akwụkwọ nka ọha na eze dị na Nitra, ma rụọ ọrụ dị ka onye na-ese ihe, tupu ọ laghachi n'obodo ya ma malite gahachi ọmụmụ ihe na nka. O bu ụzọ mụọ ihe osise na ihe okpụkpụ, mana ọ gbanwere isi ya iji mụọ ihe owuwu na ugegbe.[1][2]
Site na 1996 ruo 2003, ọ bụ onyeisi ngalaba iko na Mahadum Sunderland dị na England.[3] Na 2008, ọ natara Rakow Commission site na Corning Museum of Glass, New York.[4]
Palová nwụrụ na Jenụwarị 11, 2025, mgbe ọ dị afọ 77.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Zora Palova (de-DE). Ferne Nähe (13 September 2016). Retrieved on 23 October 2020. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name ":0" defined multiple times with different content - 1 2 Zora Palova | Artists | CASS Sculpture Foundation (en). www.sculpture.org.uk. Retrieved on 23 October 2020. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name ":1" defined multiple times with different content