Zuleikha Hassan
Zuleikha Hassan bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Kenya. Ọ bụ onye otu Orange Democratic Movement na onye nnọchite anya nwanyị nwanyị Kwale na onye otu nzuko omeiwu. [1][2]
Afọ ndị mbụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Hassan gara Coast Academy na Gaborone Junior Center ebe ọ nwetara agụmakwụkwọ O-Level ya. Na Legae Academy na Gaborone, Botswana, ọ nwetara akwụkwọ sekọndrị. O nwetara nzere bachelọ na Development and Social Transformation na Mahadum Cape Town, South Africa. [1][2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Hassan bụ onye nzuko omeiwu na mpaghara Kwale, ọkwa ọ nọrọ kemgbe afọ 2017. Ọ bụ National Youth Coordinator for Orange Democratic Movement (ODM) ruo n'afọ 2008, mgbe e buliri ya dịka osote onye isi oche ndị ntorobịa nke mba ahụ. Ọ bụ onye nchoputa na onye isi oche nke Taqwa Muslim Women Association, Mariakani. O mebere Inter Party Youth Forum na Kenya ma bụrụ onye nlekọta mmemme maka Muslim Education & Welfare Association (MEWA) [2]
N'abalị asaa n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2019, a chụpụrụ ya n'ụlọ omebe iwu maka iwebata nwa ya dị ọnwa ise n'ụlọ ndị omebe iwu. Iji mee mkpesa maka iwepụ ya, ọtụtụ ndị omeiwu si n'ụlọ omebe iwu pụọ n'ụbọchị ahụ. Ihe omume a gbasara ma kpalite arụmụka na mgbasa ozi mmekọrịta. [3] [4] [5] [6][7][8][9]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Hassan lụrụ di, ma nwee ụmụ atọ.[10][11]
Edemsibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Hon. Zuleikha Juma Hassan, Nominated Member of Parliament | KEWOPA KENYA (en-US). Retrieved on 2019-12-03. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name ":0" defined multiple times with different content - ↑ 2.0 2.1 2.2 Hon. Hassan, Zuleikha Juma | The Kenyan Parliament Website. www.parliament.go.ke. Retrieved on 2019-12-03. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>tag; name ":1" defined multiple times with different content - ↑ WATCH: MP thrown out of Kenyan parliament after bringing her 5-month-old to work (en). News24 (2019-08-08). Retrieved on 2019-12-03.
- ↑ Kenya: Female MP removed from parliament for bringing baby. www.aljazeera.com. Retrieved on 2019-12-03.
- ↑ This Kenyan MP Was Kicked Out of Parliament for Bringing Her Baby (en). OkayAfrica (2019-08-07). Retrieved on 2019-12-03.
- ↑ "Kenyan MP and baby ejected from parliament session", The Guardian, 2019-08-08. Retrieved on 2019-12-03. (in en-GB)
- ↑ Mureithi. "Lawmaker Kicked Out of Kenyan Parliament for Taking Baby to Work", The New York Times, 2019-08-07. Retrieved on 2019-12-03. (in en-US)
- ↑ "Kenyan MP with baby ordered to leave parliament", 2019-08-07. Retrieved on 2019-12-03. (in en-GB)
- ↑ Kimeria (12 August 2019). The entrenched patriarchy of Kenyan politics kicked out an MP for bringing her baby to parliament (en). Quartz Africa. Retrieved on 2019-12-03.
- ↑ Kagweni Micheni, for (7 August 2019). Kenyan MP sent out of chamber for bringing her baby. CNN. Retrieved on 2019-12-03.
- ↑ Mabonga (2019-08-10). MP Zuleikha Hassan reveals she planned with hubby to sneak baby into chambers (en). Tuko.co.ke - Kenya news.. Retrieved on 2019-12-03.