Óji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Óji
Nkea bu ihe onyonyo na-egosi nkpuru Ọji

Óji bu mkpuru osisi òrji na-ami.onaghi ebu oke ibu.n'ala igbo,oji bu otu n'ime njirimara ndi igbo.óji na-egosi nnabata onye obia. Oji di iche iche.ufodu n'ime ha bu:

foto ịma atụ[dezie | dezie ebe o si]

Udi Oji[dezie | dezie ebe o si]

  • Óji nwanne
  • Óji gbara mkpi
  • Óji ugo......wee diri gawazie.

Dika nwa afò igbo, ikwesiri imata uru óji bara,emume eji ya eme,na udi óji enwere.