Ágụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Anumanu nka bu agwu.
Ebe agwu nor n'uwa.

Agwu bu anumanu nke uwa mbu (uwa mbu bu nke ndi bekee kporo obod'ukwu Asia, Obodo bekee na Afrika). O bu nwanne odum na anumanu di ka ya na agwu onwe ya. Agwu juru na Afrika, ma na Asia n'obodo India na China, hé hikwaginne na obodo ndi nka di ka Afrika.



na akpaaka ziri ezi site Manifesto Google Google Glass