Áká

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Aka la mmadu

Aka ahu bu mkpagara-ahu adiji enwere he. Ndi mmadu ma ndi anumanu nke ana-kpo primates nwere aka abuo, aka nke aka-nri ma aka-ikpa. Aka anyi kwesiri nwe mkpisi-aka ru ise. Mgbe ufodu, onye mmadu nwere ike inwe aka nke gbajiri n'eweghi mkpuru-aka ruru ise. Mgbe ufodi, anumanu nke enweghi aka ne nwe onu wo jide he.

[mèzi] Leekwaa ihe ndị ozo

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó