Ákọ na Uche

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
ákọ na uche.

Ákọ na Uche bu ihe omúmú nke ihe basiri ihe échìchè maka ihe nọr na uwà na òtù ọ shi bya nge na gini kọ dị màkà, na ímá, óbì ọbọdọ, nchèfwüor ihe, ákọ, na asụsụ. Ya na ájújú màkà ihe nọr na ùwà di íchè (dí kà ihe mmuo, akíkó irò, na nká ndi ozor) màkà ọ na chéfuta ihe, na ọ choro ihe nwéré íshí na ihe eziokwu. Na okwu bekee há nà kpọ ya "Philosophy", ó shị asụsụ Greek na hé dèrè yá ka φιλοσοφία búrú Philosophia, búrú "Ifunaya àmàmífé".