Önwa mbu 18
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Àtụ:Calendar/Sun1stMonthStartTus
Önwa mbu 18 bu ubochi nke 18th (iri na asato) na onwa ana kpo January ma na afo nile. Na Gregorian calender, anyi nwere agugu ubochi 347 (348 na afo nke ana-kpo leap-year) du mgbe afo na agwu.
[mèzi] Ihe méré nị
- 350 – Generallus Magnentius kúfùrù Onye Mpaghara Roman Constans, yáa tinyé onwe ya na oché Mpaghara.
- 474 – Leo II bu Onye Mpaghara Byzantine.
- 532 – Nsogbu Nika na Constantinople dàrà.
- 1126 – Emperor Huizong wefùrù onwe ya na oché ọchíchì nke Ndi China, ya tinye nwa ya nwoke nke o hürü ná ányá búrú Onye Mpaghara Qinzong.