Charles Ndukauba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Dupụ̀rụ̀ sì Ọbanife:Chinde)
Charles Ndukauba
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Aha enyereChinedu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya12 Jụn 2007 Dezie
Ebe ọmụmụOnịchạ Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
Ọrụ ọ na-arụOdee akwụkwọ, onye mgbasa ozi, oko akuko ihe onyonyo, model Dezie
ụdị ọrụ yatheater arts Dezie
ebe agụmakwụkwọAmaka Boys Dezie
webụsaịtịhttps://charlesndukaubadaily.com.ng Dezie

Chinedu Charles Ndukauba bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na ihe nlereanya onyoonyo. Charles malitere ime ihe nkiri mgbe ọ dị obere. O bu onye amara nke Oma na Ihe nkiri.[1]

Mbido ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ndukauba charles bụ onye Ogboji sitere na Anambra East dị na mpaghara odida anyanwu nke Naijiria, na-adịghị anya na Ȯra Delta. Nne ya bụ onye na azu ahia, nna ya bụ onye isi ụka ma na elekwa ahia na Umuoji. Chinedu Ndukauba bu onye azụlitere nke ọma, nke ano n'ime ụmụ isii, ụmụ nwanyị atọ,umu ano. Ọ gara akwukwo na Holy family high school,Nkpor, Naijiria. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Amaka Boys, Onịchạ ebe ọ nwetara diplọma na asusu.

Oru[dezie | dezie ebe o si]

Ndukauba bu onye na arusi orụ ime ihe nkiri Ike. Onye na-emepụta chọpụtara Chinedu Ndukauba na nyocha ọ gara gbasara Anambra state broadcasting service.[2] Ọganihu ya bịara na 2022 mgbe ọ rụrụ ọrụ na Ụwa gbasara umuaka na Naijiria.

Ihe nrite na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Ihe omume Ihe nrite Ọrụ Nsonaazụ
2020 Nipost Essay Competition Ode ihe Ahọpụtara
2022 National children's parliament Award Onye na achiko ụmụaka Naijiria Merie
2022 Amaka Boys Awards Nwa akwukwo na agbasi mbo Ike Merie

Reference[dezie | dezie ebe o si]

External links[dezie | dezie ebe o si]