Naigeria

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
(Kufùrù shi Naijiria)
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Republic ndi Naigeria
Republik Nijeriya
Federal Republic of Nigeria
Republik Federaal bu Niiseriya
Orílẹ̀-èdè Olómìnira Àpapọ̀ Naìjírìà
جمهورية نيجيريا
Motto"Unity and Faith, Peace and Progress"
Anthem"Arise, O Compatriots"
Íshí oche Abuja
Largest city Lagos
Demonym Naigerian
Government Presidential Federal republic
 -  President Goodluck Jonathan (PDP)
 -  Vice President Namadi Sambo
 -  Senate President David Mark (PDP)
 -  Speaker of the House Dimeji Bankole (PDP)
 -  Chief Justice Idris Kutigi
Independence from the United Kingdom 
 -  Unification of Southern and Northern Nigeria by Frederick Lugard 1914 
 -  Declared and recognized 1 Ọktoba 1960 
 -  Republic declared 1 Ọktoba 1963 
Area
 -  Total 923,768 km2 (32nd)
356,667 sq mi 
 -  Water (%) 1.4
Population
 -  2007 United Nation estimate 148,000,000[1] (8th)
 -  Density 145/km2 (71st)
374/sq mi
GDP (PPP) 2008 estimate
 -  Total $315.401 billion[2] 
 -  Per capita $2,134[2] 
GDP (nominal) 2008 estimate
 -  Total $214.403 billion[2] 
 -  Per capita $1,450[2] 
Gini (2003) 43.7 (medium
HDI (2007) Green Arrow Up Darker.svg 0.499 (low) (154th)
Currency Naira (₦) (NGN)
Time zone WAT (UTC+1)
 -  Summer (DST) not observed (UTC+1)
Drives on the right
Internet TLD .ng
Calling code 234
1 Estimates for this country explicitly take into account the effects of excess mortality due to AIDS; this can result in lower life expectancy, higher infant mortality and death rates, lower population and growth rates, and changes in the distribution of population by age and sex than would otherwise be expected. ² The GDP estimate is as of 2006; the total and per capita ranks, however, are based on 2005 numbers.

Naigeria (Naịjiria), nke ana kpo Republic ndi Naigeria na olu bekee, bu otu obodo no n'ime Afrika Africa, Odi n'akuku odida anyanwu Afrika ana-akpo West Africa. Obu kwa obodo ndï Igbo, ma ndi Hausa na Yoruba nakwa otutu ndi ozo di iche iche. Obodo a na-akpo Republic du Benin no na aka-ekpe Naijiria. Chad na Cameroon no kwa n'aka-nri ya. Na elu ya no obodo ana-kpo Niger. Okpuru ya ruru ebe mmiri a na-akpobu Bight of Biafra nke a gbanwere Gulf of Guinea di. Ebe ahu bukwa ebe mmiri ana-akpo Bight of Biafra di tupu a kpowa ya Bight of Bonny. Na 1991, ebugara isi obodo ya n' Abuja. Isi obodo ya dibu na Lagos nke di na ndida anyanwu (Western Nigeria). Abuja buzi isi obodo no n'etiti Naijiria.[3]

Akuko mbido Naijiria hiri nne ma dikwa ogologo. Ihe egwuputara n'ala bu ihe na egosi ebe mmadu si, gosiri na mmadu bidoro biwe nebe a site na-afo mgbe ochie bu 9000 BC.[4], Ebe Mmiri a na-akpo River Benue-Benue-Cross River bu ebe echere na ndi a na akpo ndi Bantu bi bu,Bantu/Bantu Migrants. Ndi a sitekwara ebea wee gbasaa rue n'Etiti Afrika central Africa nakwa ndida Afrika southern Africa n'igwe site na 1st millenium BCE rue 2nd millenium CE.

1 Ọktoba, N'onwa Oktoba Ọktoba afo nke 1960, ndi bekee bu ndi hapuru ala ha bu United Kingdom)wee bia na ala ebe ha bidoro kpowa Naijiria, nyeghachiri ndi Naijiria ala ha. Naijiria ugbua nweziri ngalaba ochichi okpuru obodo di 36, 36 states nakwa Isi Obodo- bu Federal Capital Territory- Abuja. Naijiria nweghachikwara ochichi a na akpo Demokrasi Democracy n'afo 1999, mgbe ndi Soja Military chigoro afo iri na isii. Site n'afo 1966 rue 1999 ndi soja ala Naijiria bu ndi na achi Naijiri (ma oburu na ewepu ochichi Shehu Shagari, nke na eteghi aka, nke akporosecond repiblic 1979-1983). Ndi Soja a na-eweghara ochichi n'ike. Ha chikwara site na coup d'etats/counter-coups site n'afo 1966-1979 na 1983-1998.

Lee nke ozo

References

  1. "Country profile: Nigeria", BBC News, 2008-04-30. Retrieved on 2008-08-05.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 Nigeria. International Monetary Fund. Retrieved on 2009-04-22.
  3. CIA - The World Factbook-- Nigeria. Retrieved 29 Juun 2006.
  4. McIntosh, Susan Keech, Current directions in west African prehistory. Palo Alto, Calif.: Annual Reviews Inc., 1981. 215-258 p.: ill.

External links

Government
1999 Constitution
Consulates and embassies
Newspapers
Web-based news
Magazines
Non-Nigerian overviews

Àtụ:Member states of the African Union Àtụ:D8 nations Àtụ:G15 Àtụ:OPEC Àtụ:OIC Àtụ:Community of Sahel-Saharan States Àtụ:Niger-Congo-speaking Àtụ:Commonwealth of Nations