Abuja

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

Jump to: navigation, search
Locator Map Abuja-Nigeria.png

Abuja bụ isi oche Naigeria. Ono n'etiti ya. Lagos bụla isi ruru 1976 mgbe government Naigeria mere ebe Federal Capitol Territory, ha hapu Lagos mee Abuja isi ya.