Ghana
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
| Ochíchìíwú Ghana | ||||
|---|---|---|---|---|
|
|
||||
| Íshí oche | Accra | |||
| Asụsụ obodo | Bekee | |||
Ghana, nke ana-kpo kwa, Republic of Ghana, bu otu obodo no na West Africa. O no n'etiti Côte d'Ivoire na Togo. Isi oche ya bu ebe ana-kpo Accra.