United Kingdom

Nke enwetere na Wikipedia ndi Igbo.

Jump to: navigation, search
Ebe ndi United Kingdom no na Europe
Flag nde UK

Ala ana-kpo United Kingdom (the United Kingdom of Great Britain and Northern Ireland) bu otu ala ndi ocha no na obodo ukwu adi-kpo Europe (obodo bekee). Obu ndi na, bula ndi ocha biara n'ime Africa nonye na Naigeria n'oge gara-aga, bukwa wo bu ndi ocha nke ana kpo ndi bekee.

[edit] Lee nke ozo

Na asusu ndị ọzọ