London

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
London
metropolis, financial centre, ama ukwu, million city, global city, capital city, megacity, largest city
Oge/afọ mmalite47 CE Dezie
aha gọọmentiLondon Dezie
akara alaLondon Dezie
asụsụ njiemeBekee Dezie
kọntinentObodo Békè Dezie
mba/obodoObodoézè Nà Ofú Dezie
isi obodo nkeObodoézè Nà Ofú, England Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaGreater London Dezie
dị na mpaghara ogeUTC±00:00, Greenwich Mean Time, UTC+01:00, Europe/London Dezie
historic countyMiddlesex, Surrey, Kent, Essex, Hertfordshire Dezie
dị n'ime ma ọ bụ n'akụkụ mmiri mmiriRiver Thames, Grand Union Canal Dezie
dị na / na njirimara ahụrụ ányáGreat Britain Dezie
nhazi ọnọdụ51°30′26″N 0°7′39″W Dezie
ebe kachasi eluBiggin Hill Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwereMayor of London Dezie
Onyeisi gọọmentiSadiq Khan Dezie
Onye òtù nkeC40 Cities Climate Leadership Group Dezie
dochieLondinium Dezie
Ihe nriteLegion of Honour Dezie
hashtagLondon Dezie
gosiputara yaSimon McGillivray Fonds, Samuel Mathewson Baylis Fonds Dezie
ọdịdị ala nke isiokwugeography of London Dezie
akụkọ ihe mere eme nke isiokwuhistory of London Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject London Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaNational Gallery of Victoria Dezie
emeghe data portalLondon Datastore Dezie
Akụ na ụba nke isiokwueconomy of London Dezie
demographics nke isiokwudemographics of London Dezie
webụsaịtịhttps://www.london.gov.uk Dezie
blọọgụ gọọmentịhttps://www.london.gov.uk/city-hall-blog Dezie
udi maka maapụCategory:Maps of London Dezie
WordLift URLhttp://data.wordlift.io/wl01714/entity/london-uk Dezie
IATA airport codeLON Dezie
Map

London bu íshí ochie England na Njikota Ochíchìézè. O bu ámá ukwu karírí na nke ukwu na NO na nke kárírí madu na o bu nnokota nke ukwu. ọ bụ ámá gbáasàrà kárírí madu na Britain. Ébé ya bu ébé mádu bìrì nke ukwu shí afọr puku abụọ, na mbu ya na gá mgbe ndi Mpaghara Rome kèrè ya, kpó ya Londinium. Ímé London bu ébé di ichié nke City of London, ma ha na kpo ya 'square mile' (mile gbùrù gbúrù) nke ámá íjè orü áhiá. Ngé nwèkwàrà nkeji ya nke shí ógè mediaeval. Shí mgbe ichié 19, áhà nke bu "London" bu ihe mádu na kpo ámá sáará nke gbárá etítì ya gbùrù gbúrù. Na ógè nso, ébé á bu ébé bu ama London na nke ama nléfu ányá nke Greater London, nke nwéré íshí ya na ọtú ochíchì nke mádu tìrì nke yá.