Ọmúmú-àlà

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Wuá ébé: otú uzọr, chọwa
Otúzọ nke ùwà

Ọmúmú-àlà (nkè ndi bekee na kpó Geography) bù ómúmú Àlà na ágwa yá, na ńdí nor ya na élú, na ihe na-méní n'élú ya. N'ásụsụ bekee, áhà ihe ómúmú nke á sị asụsụ Greek, sí mkpurụ okwu gê ("Àlà") na graphein ("Í dé"), ihe ó pùtàrà bụ "Í dé màkà àlà"; onyé bídóró ijí áhà nke ȧ bụ onye obiạ há kpòrò Eratosthenes (276-194 B.C.). Ȯ dị nạ ómúmú àlà ukwu, ògbu miri, òrìmili na úgwú. Ihe na-eménu bu ihe dí kà àlà mmarùbe, mmiri na laazú na ufèlè.

Ngwa nkem
Ámááhà

Nke ichè ichè
Há hụrụ ya olé
Mmèmé
otú uzọr
mmẹkotaariá
Ngwa Orü
Na asụsụ ndị ozó