1967
Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
1967 bu afo gara-aga.
Ihe dị ime |
Ihe mere na 1967 [mèzi]
January [mèzi]
- January 13 - Coup na Togo, obodo no Naigeria la aka ikpa ya, e tinye Etienne (Gnassingbé) Eyadéma na isi ya.
May [mèzi]
- May 27 - Ekere Lagos State na Naigeria.
- May 30 - Ndi Biafra a choro ifuta la Naigeria.
July [mèzi]
- July 6 - Ndi military Naigeria ebido agha na Biafra.