Abdul Lateef A. Hussein

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Abdul Lateef A. Hussein
6th Vice-Chancellor of Lagos State University
6th [[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
Preceded byAbisogun Leigh
Succeeded byJohn Obafunwa

Abdul Lateef Akanni Hussain (1946 - 31 Julaị 2022) bụ onye Naijiria Physicist na onye nchịkwa agụmakwụkwọ. Ọ bụ Onye isi oche nke isii nke Mahadum Lagos State . [1]

Hussain nwụrụ na 31 Julaị 2022, mgbe ọ dị afọ 75. [2]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Hussain bụ osote onye isi nke Mahadum Lagos State site na 2005 ruo 2011. N'oge gara aga ọ bụ Dean nke Faculty of Science na Mahadum Ibadan, Onye isi nke Ngalaba Physics na Mahadim Ibadan na Onye isi oche nke Mahadum nke Ibadan Muslim Community [3]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lateef Akanni Hussain: Executive Profile & Biography – Bloomberg. www.bloomberg.com. Retrieved on 8 April 2018.
  2. Abisoye. JUST IN: Ex-LASU VC, Hussein, Dies At 75. Independent.ng. Retrieved on 1 August 2022.
  3. Lagos University Gets New Vice Chancellor. PM News. Retrieved on 8 April 2018.